ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Ebuka |
aha ezinụlọ ya | Obi, Uchendu |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Julaị 1982 |
Ebe ọmụmụ | Benin City |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọka iwu, onye mgbasa ozi |
ụdị ọrụ ya | law, okoo akuko |
ebe agụmakwụkwọ | University of Abuja, Washington College of Law |
ogo mmụta | Master of Laws, nzere masters |
Ebe obibi | Lagos |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2006 |
affiliation string | Knight & Sheriff |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 2014 |
Ọrụ ama ama | Dorathy Bachor, Big Brother Naija, season 3, Big Brother Naija (season 4) |
ihe omume dị ịrịba ama | Big Brother Naija |
Ihe nrite | Nigerian Broadcasters Merit Awards |
Chukwuebuka Obi-Uchendu Audio onye amụrụ n'abalị iri abụọ na anọ nke ọnwa Julaị n'afọ 1982, ọ bụ onye ọka iwu Naịjirịa na onye mgbasa ozi si Okija na steeti Anambra, Nigeria. Ọ bụ onye ama ama maka ịkwado ihe nkiri Big Brother Naija , ihe nkiri Rubbin 'Minds nke nọọla ogologo oge na Channels TV yana ịhazi ihe omume The spot and Men's Corner na telivishọn Ebonylife. [1] [2] [3]
Obi-Uchendu anatala ọtụtụ nhọpụta nturu ugo ma nweta nturu ugo maka onye mgbasa ozi pụtara ihe nke ihe nkiri TV nke afọ na Nigerian Broadcasters Merit Awards maka ọrụ ya na Rubbin 'Minds . [4]